Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 4:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 4:24 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ha nuru ya, ha were otù obi welie olu-ha kpọkue Chineke, si, Onye-nwe-ayi, Gi onwe-gi bu Onye kère elu-igwe na ala na oké osimiri, na ihe nile di ha nime

ỌLU NDI-OZI 4:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ha nụrụ nke a, ha niile ji otu obi welie olu ha kpọkuo Chineke, sị, “Gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị, gị onwe gị kere eluigwe na ụwa, na oke osimiri, na ihe niile dị nʼime ha.