ỌLU NDI-OZI 4:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 4:23 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e arapusiri ha, ha biakutere ndi nke aka ha, we kọrọ ha ihe nile, ka ha ra, bú nke ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye siri ha-ri.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 IGBOBỌLU NDI-OZI 4:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha hapụrụ ha, ha lara kọọrọ ndị ibe ha ihe ndịisi nchụaja na ndị okenye gwara ha.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 BIU