ỌLU NDI-OZI 4:21-22
ỌLU NDI-OZI 4:21-22 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe ha batụchara ha mba, ha hapụrụ ha ka ha laa. O nweghị ụzọ ọbụla ha ga-esi taa ha ahụhụ nʼihi na mmadụ niile nọ na-eto Chineke nʼihi ihe a mere. Nʼihi na nwoke a gwọrọ nʼụzọ dị ebube agafeela iri afọ anọ.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 4ỌLU NDI-OZI 4:21-22 Bible Nso (IGBOB)
Ma mb͕e ha basiri ha nba ọzọ, ha rapu ha ka ha la, ebe ha nāhughi uzọ ha gēsi me ka ha hu ahuhu-nmehie, n'ihi ndi-Ju; n'ihi na madu nile nēnye Chineke otuto bayere ihe emeworo. N'ihi na nwoke a b͕ara kari ọgu arọ abua, bú onye emereri ihe-iriba-ama nka n'aru-ya, bú ime ka aru-ya di ike.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 4