Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 4:21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 4:21 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ha basiri ha nba ọzọ, ha rapu ha ka ha la, ebe ha nāhughi uzọ ha gēsi me ka ha hu ahuhu-nmehie, n'ihi ndi-Ju; n'ihi na madu nile nēnye Chineke otuto bayere ihe emeworo.

ỌLU NDI-OZI 4:21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ha batụchara ha mba, ha hapụrụ ha ka ha laa. O nweghị ụzọ ọbụla ha ga-esi taa ha ahụhụ nʼihi na mmadụ niile nọ na-eto Chineke nʼihi ihe a mere.