ỌLU NDI-OZI 4:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 4:19 IGBOB (Bible Nso)
Ma Pita na Jọn zara, si ha, Kpenu ma ọ bu ihe ziri ezi n'anya Chineke inu olu-unu kari olu Chineke
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 IGBOBỌLU NDI-OZI 4:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Pita na Jọn zara sị ha, “Kpeenụ ikpe a nʼonwe unu, maọbụ ihe ziri ezi nʼanya Chineke ige unu ntị karịa ige Chineke ntị?
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 BIU