ỌLU NDI-OZI 4:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 4:16 IGBOB (Bible Nso)
si, Gini ka ayi gēme madu ndia? n'ihi na ọ putara ìhè nye ndi nile bi na Jerusalem, na ọ bu ezie na emewo ihe-iriba-ama amara nke-ọma site n'aka-ha; ayi apughi kwa igọ ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 IGBOBỌLU NDI-OZI 4:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha na-asị, “Gịnị ka anyị ga-eme ndị a? Anyị apụghị ịgọ agọ na ha rụrụ ọrụ ịrịbama pụrụ iche. Ndị niile bi na Jerusalem maara ihe banyere nke a.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 BIU