Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 4:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 4:14 IGBOB (Bible Nso)

Ebe ha hu-kwa-ra nwoke ahu nke emereri ka aru di ya ike ka ya na ha nēguzo, ha enweghi ihe ikwugide ya.

ỌLU NDI-OZI 4:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma mgbe ha hụrụ nwoke ahụ a gwọrọ, ka o guzo nʼakụkụ ha, ha enweghị okwu ọbụla ha nwere ikwu megide nke a.