ỌLU NDI-OZI 4:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 4:1 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e ha nāgwa ndi-Ju okwu, ndi-nchu-àjà na ọchi-agha nke ulo uku Chineke na ndi-Sadusi biakwasiri ha
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 IGBOBỌLU NDI-OZI 4:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha nọ na-agwa ndị mmadụ ahụ okwu, ndị nchụaja na onyeisi ndị agha na-eche ụlọnsọ ukwu ahụ na ndị Sadusii bịakwutere ha.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 BIU