Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 3:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 3:8 IGBOB (Bible Nso)

O we wulie elu, guzo, je kwa ije; o we so ha ba n'ulo uku Chineke, nēje ije, nāwuli kwa, nēto kwa Chineke.

ỌLU NDI-OZI 3:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ wụliri elu nʼụkwụ ya, bido ịga ije. O soro ha baa nʼụlọnsọ ukwu ahụ, ya na-aga, ya ana-awụlị elu, na-etokwa Chineke.