ỌLU NDI-OZI 3:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 3:7 IGBOB (Bible Nso)
O we jide ya n'aka-nri, palie ya: ngwa ngwa ukwu-ya abua na nkwonkwo-ukwu-ya we nwe ume.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 3 IGBOBỌLU NDI-OZI 3:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O jidere ya aka nʼaka nri ya, nyere ya aka selite ya elu, ngwangwa, ụkwụ ya na nkwonkwo nke akwara ụkwụ ya nwetara ike.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 3 BIU