Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 3:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 3:4 IGBOB (Bible Nso)

Ma Pita, ka ya na Jọn nēlegide ya anya, ọ si, Le ayi anya.

ỌLU NDI-OZI 3:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Pita na Jọn legidere ya anya, Pita sịrị, “Lee anyị anya.”