ỌLU NDI-OZI 3:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 3:26 IGBOB (Bible Nso)
Unu bu ndi Chineke buru uzọ were Ya zitere, mb͕e O mere ka O bilie, bù Onye ahu nējere Ya ozi, igọzi unu, n'ichighari unu nile n'otù n'otù ka unu rapu ajọ ihe-unu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 3 IGBOBỌLU NDI-OZI 3:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Chineke kpọlitere onyeozi ya, o buuru ụzọ zitere unu ya, ka ọ gọzie unu site nʼime ka onye ọbụla nʼime unu chegharịa site nʼụzọ ọjọọ ya.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 3 BIU