Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 3:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 3:2 IGBOB (Bible Nso)

Anēbute kwa otù nwoke nke dara ngwurọ site n'afọ nne-ya, onye ha nātọb͕ọ kwa-ubọchi na nso ọnu-uzọ ahu nke ulo uku Chineke nke anākpọ Ọnu-uzọ Ọma, iriọ onyinye-ebere n'aka ndi nābà nime ulo uku Chineke

ỌLU NDI-OZI 3:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma otu nwoke dara ngwụrọ site nʼafọ nne ya ka a na-ebute nʼọnụ ụzọ ama nke ụlọnsọ ukwu ahụ ụbọchị niile ka ọ na-arịọ ndị na-aba nʼime ụlọnsọ ukwu ahụ arịrịọ. Aha ọnụ ụzọ ama ahụ bụ ọnụ ụzọ ama ọma.