ỌLU NDI-OZI 3:19-20
ỌLU NDI-OZI 3:19-20 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ya mere, chegharịanụ ugbu a ma lọghachikwutekwanụ Chineke, ka e nwee ike ihichapụ mmehie unu, ka enyekwa unu ntute nke ime mmụọ nke sitere nʼihu Onyenwe anyị, ma zitekwara unu Kraịst ahụ, bụ onye ahọpụtara nye unu, nke bụ Jisọs.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 3