Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 3:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 3:15 IGBOB (Bible Nso)

unu we b͕ue Onye ahu nke nēdubà madu na ndu; Onye Chineke mere ka O si na ndi nwuru anwu bilie; Onye ayi onwe-ayi bu ndi-àmà-Ya.

ỌLU NDI-OZI 3:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Unu gburu onye ahụ na-enye ndụ, ma Chineke akpọlitela ya site nʼọnwụ. Anyị bụ ndị akaebe ihe ndị a.