Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 3:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 3:14 IGBOB (Bible Nso)

Ma unu onwe-unu gọnariri Onye Nsọ na Onye Ezi Omume ahu, we riọ ka ewere amara nye unu ob͕u-madu

ỌLU NDI-OZI 3:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Unu gọnarịrị onye ahụ dị nsọ bụrụkwa onye ezi omume, ma rịọ ka a hapụrụ unu ogbu mmadụ.