ỌLU NDI-OZI 3:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 3:11 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e o nējide Pita na Jọn aka, ndi-Ju nile b͕akọrọ n'ebe ha nọ n'ìbà nke anākprọ ìbà Solomon, ibobo nwuru ha n'aru nke-uku.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 3 IGBOBỌLU NDI-OZI 3:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma dị ka o jidere Pita na Jọn aka, ndị mmadụ niile jiri mgbagwoju anya gbara ọsọ bịakwute ha nʼakụkụ ụlọnsọ ahụ ebe a na-akpọ mgbe ụlọ Solomọn.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 3 BIU