ỌLU NDI-OZI 28:30-31
ỌLU NDI-OZI 28:30-31 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
O biri obi nke onwe ya afọ abụọ nʼụlọ ọ na-akwụ ụgwọ ya. Ọ na-anabatakwa ndị niile bịara ileta ya, o ji mkwuwa okwu na-ekwusa ihe banyere alaeze Chineke na-akụzikwa ihe banyere Onyenwe anyị Jisọs Kraịst. Ọ dịkwaghị onye ọbụla gbalịrị igbochi ya.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 28