ỌLU NDI-OZI 28:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 28:30 IGBOB (Bible Nso)
O we nọgide arọ abua dum n'ulo nke aka ya o goro ego, nānara kwa ndi nile bakutere ya
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 28 IGBOBỌLU NDI-OZI 28:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O biri obi nke onwe ya afọ abụọ nʼụlọ ọ na-akwụ ụgwọ ya. Ọ na-anabatakwa ndị niile bịara ileta ya
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 28 BIU