Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 28:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 28:25 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ha nēnweghi otù olu n'etiti onwe-ha, ha we la, mb͕e Pọl kwusiri otù okwu, si, Mọ Nsọ we site n'ọnu Aisaia onye-amuma gwa nna-unu-hà okwu nke-ọma

ỌLU NDI-OZI 28:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha nwe nghọtahie nʼetiti onwe ha ma malite ịla mgbe Pọl kwusiri okwu nke ikpeazụ a, “Mmụọ Nsọ Chineke kwuru eziokwu mgbe o sitere nʼọnụ Aịzaya onye amụma kwuo okwu nye nna nna anyị ha