ỌLU NDI-OZI 28:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 28:2 IGBOB (Bible Nso)
Ndi bi n'ebe ahu, bú ndi nāsu asusu ọzọ, we were obi-ọma mezie ayi n'uzọ anāhughi mb͕e ọ bula: n'ihi na ha funwuru ọku, kpọbata ayi nile, n'ihi miri nke nēzo n'oge ahu, na n'ihi oyi.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 28 IGBOBỌLU NDI-OZI 28:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị obodo ahụ gosiri anyị obiọma nʼụzọ pụrụ iche. Ha kwanyere anyị ọkụ ma nabatakwa anyị nʼihi na mmiri nọ na-ezo, oyi na-atụkwa.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 28 BIU