Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 28:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 28:11 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ọnwa atọ gasiri ayi we ba n'ub͕ọ Aleksandria nupu, bú ub͕ọ nke nọgidereri n'agwe-etiti ahu na mb͕e oyi, nke ihe-iriba-ama-ya bu, Umu-nne-ndikom abua amuru n'otù mb͕e.

ỌLU NDI-OZI 28:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Anyị nọrọ ihe dịka ọnwa atọ nʼoge oyi, nʼagwa etiti ahụ tutu anyị anyalie ụgbọ. Ọ bụ ụgbọ ndị Alegzandria nke bu ihe a tụrụ atụ a na-akpọ ejima, bụ chi Kastọ na Polụkus.