Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 28:1-2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 28:1-2 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e azọputasiri ayi, mb͕e ahu ayi matara na anākpọ agwe-etiti ahu Melita. Ndi bi n'ebe ahu, bú ndi nāsu asusu ọzọ, we were obi-ọma mezie ayi n'uzọ anāhughi mb͕e ọ bula: n'ihi na ha funwuru ọku, kpọbata ayi nile, n'ihi miri nke nēzo n'oge ahu, na n'ihi oyi.

ỌLU NDI-OZI 28:1-2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe a pụtara nʼọnụ mmiri ahụ nʼudo, anyị chọpụtara na aha agwa etiti ahụ bụ Malta. Ndị obodo ahụ gosiri anyị obiọma nʼụzọ pụrụ iche. Ha kwanyere anyị ọkụ ma nabatakwa anyị nʼihi na mmiri nọ na-ezo, oyi na-atụkwa.