ỌLU NDI-OZI 27:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 27:9 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e o ruru ọtutu oge, mb͕e ije-ub͕ọ di kwa egwu ub͕u a, n'ihi na ub͕u a ka oge Obubu-ọnu gasiri, Pọl we dọ ha aka na nti
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 27 IGBOBỌLU NDI-OZI 27:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị tufuru oge nʼebe ahụ. Ije ụgbọ mmiri abụrụkwala nke jupụtakwara nʼihe ize ndụ ugbu a, nʼihi na mmemme Obubu ọnụ nke ndị Juu agafeela. Nʼihi nke a, Pọl dụrụ mmadụ niile ọdụ
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 27 BIU