Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 27:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 27:7 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ayi gasiri nwayọ ọtutu ubọchi, mb͕e ọ di kwa ayi ike iru na ncherita-iru Naidọs, ebe ifufe nēkweghi ka ayi ga n'iru ọzọ, ayi we nāga ala Krit nso, na ncherita-iru Salmoni

ỌLU NDI-OZI 27:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ụgbọ anyị ji, gara nwayọọ ọtụtụ ụbọchị na o siiri anyị ike irute Snidos. Ebe ọ bụ nʼoke ifufe ekweghị ka anyị gaa nʼihu, anyị enwekwaghị ike ịga nʼụzọ anyị, kama anyị si nʼazụ Kriit na ncherita ihu Salmone gafee.