Mafee gaa na ọdịnaya

ỌLU NDI-OZI 27:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 27:37 IGBOB (Bible Nso)

Ayi nile ndi nọ n'ub͕ọ di ọgu madu iri-na-atọ na madu iri na isi.

ỌLU NDI-OZI 27:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Anyị niile nọ nʼụgbọ ahụ dị narị mmadụ abụọ na iri asaa na isii.