ỌLU NDI-OZI 27:32 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 27:32 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu ndi-agha bipuru udọ̀ ub͕ọ ntà ahu, we rapu ya ka ọ dapu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 27 IGBOBỌLU NDI-OZI 27:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, ndị agha ahụ gbubiri ụdọ e jiri kee ụgbọ epeepe ahụ hapụ ụgbọ epeepe ahụ ka ọ daba nʼime osimiri.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 27 BIU