ỌLU NDI-OZI 27:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 27:3 IGBOB (Bible Nso)
Ubọchi soni ayi we rue ala na Saidon: Juliọs we were obi-ọma mezie Pọl, kwere ka o jekuru ndi-eyì-ya ka ewe le ya anya nke-ọma.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 27 IGBOBỌLU NDI-OZI 27:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼechi ya, anyị rutere Saịdọn. Juliọs nwere obiọma nʼebe Pọl nọ. Ọ hapụkwara ya ka o jegharịara onwe ya izute ndị enyi ya. Ndị a lekwara anyị ọbịa nke ọma.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 27 BIU