Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 27:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 27:1 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ekpebìri na ayi gābà n'ub͕ọ je Itali, ha we rara Pọl na ufọdu ndi-nkpọrọ ọzọ nye n'aka ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise, aha-ya bu Juliọs, nke òtù ndi-agha Ọgustọs.

ỌLU NDI-OZI 27:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe e kpebiri na anyị ga-eso ụgbọ mmiri gaa Itali, e nyefere Pọl na ndị mkpọrọ ọzọ nʼaka onyeisi na-elekọta ndị mkpọrọ aha ya bụ Juliọs. Ọ bụ ọchịagha nke igwe ndị agha Ọgọstọs.