ỌLU NDI-OZI 26:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 26:9 IGBOB (Bible Nso)
N'ezie mu onwem chère n'obim, na aghaghm ime ọtutu ihe megide aha Jisus onye Nazaret.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 IGBOBỌLU NDI-OZI 26:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Na mbụ, anara m eche na apụrụ m imeso aha Jisọs onye Nazaret mmeso ọjọọ niile.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 BIU