ỌLU NDI-OZI 26:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 26:5 IGBOB (Bible Nso)
ebe ha buru uzọ maram site na mbu, ọ buru na ha chọrọ ib͕a àmà, na adim ndu ka onye-Farisi dika irọ-òtù ahu si di nke nēdebezu iwu kari n'uzọ ikpere Chineke ayi.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 IGBOBỌLU NDI-OZI 26:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha matara kemgbe ogologo oge, ha ga-agbakwa ama, ma ọ bụrụ na ha chọrọ ikwu eziokwu, na site na mbụ e biri m ndụ dịka otu onye so nʼime otu ahụ nke iwu ya dị ike karịchasịa nʼime okpukpe ndị Juu, nke bụ otu ndị Farisii.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 BIU