ỌLU NDI-OZI 26:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 26:4 IGBOB (Bible Nso)
Ya mere, ndi-Ju nile matara ibi-obim site na nwata, nke sitere na mbu di n'etiti mba nke akam, na nime Jerusalem
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 IGBOBỌLU NDI-OZI 26:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ndị Juu niile maara ibi ndụ m site na nwata m. Ha makwa site na mbụ, otu m si bie ndụ m niile nʼobodo nke m, nakwa nʼime Jerusalem.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 BIU