Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 26:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 26:31 IGBOB (Bible Nso)

mb͕e ha wezugasiri onwe-ha, we kwurita n'etiti onwe-ha, si; Nwoke a emeghi ihe ọ bula kwesiri ọnwu ma-ọbu ab͕u.

ỌLU NDI-OZI 26:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ha na-apụ, ha kwurịtara nʼonwe ha, “Nwoke a emeghị ihe ọbụla kwesiri ọnwụ maọbụ ịga mkpọrọ.”