ỌLU NDI-OZI 26:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 26:30 IGBOB (Bible Nso)
Eze we bilie, ya na onye-isi, na Banaisi, na ndi ha na ha nọduru
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 IGBOBỌLU NDI-OZI 26:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ eze biliri ọtọ, ya na Festọs na Benaisi nwunye ya na ndị ọzọ niile ya na ha nọ nʼoche.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 BIU