ỌLU NDI-OZI 26:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 26:29 IGBOB (Bible Nso)
Pọl we si, Anamekpere Chineke ka, ma ọ bu n'iji okwu ntà ma-ọbu n'iji okwu uku, ọ bughi nání gi onwe-gi, kama ọ bu kwa ndi nile nānu olum ta, gāghọ aha madu mu onwem bu kwa, ma-ọbughi ab͕u ndia.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 IGBOBỌLU NDI-OZI 26:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Pọl sịrị, “Ọ gaara atọ m ụtọ ma ọ bụrụ na Chineke ga-ekwe, mee ka gị na ndị niile nọ nʼebe a bụrụ ihe mụ onwe m bụ nʼime Kraịst ma ewezuga agbụ ndị a.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 BIU