Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 26:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 26:26 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na eze mara ihe bayere ihe ndia, onye m'nāgwawa kwa okwu: n'ihi na emere ka m'kweye na ọ dighi ihe ọ bula n'ihe ndia ezonariri ya; n'ihi na emeghi ihe a na nkuku.

ỌLU NDI-OZI 26:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Eze nʼonwe ya makwaara ihe ndị a niile, nʼihi ya ejighị m egwu ọbụla agwa ya okwu a. Ekwenyere m na ọ dịghị ihe ọbụla nʼime ihe ndị a merenụ nke ezonarịrị ya, nʼihi na o nweghị nke mere na nzuzo.