Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 26:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 26:25 IGBOB (Bible Nso)

Ma Pọl siri, Abughm onye anya nādighi nma, Festọs onye di oké ebube; anamekwuwa okwu nke ezi-okwu na nke anya-udo.

ỌLU NDI-OZI 26:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma Pọl sịrị, “Isi emebighị m, ezigbo nna anyị Festọs. Ihe m na-ekwu nʼanya udo bụ naanị eziokwu.