ỌLU NDI-OZI 26:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 26:14 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ayi nile dasiri n'ala, m'we nu otù olu ka ọ nāsim n'asusu Hibru, Sọl; Sọl, gini mere i nēsob͕um? ọ di ike ka i b͕a ndudu eji achu ehi ukwu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 IGBOBỌLU NDI-OZI 26:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị niile dara nʼala. Ma anụrụ m olu gwara m okwu nʼasụsụ Hibru, ‘Sọl! Sọl! Gịnị mere i ji na-akpagbu m? Ị na-emerụ onwe gị ahụ site nʼịkpọ ụkwụ na ndụdụ e ji achị ehi.’
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 BIU