ỌLU NDI-OZI 26:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 26:13 IGBOB (Bible Nso)
n'etiti ehihie, eze, ahurum n'uzọ ìhè sitere n'elu-igwe, kariri onwunwu anyanwu, ka ọ nēnwu mu na ndi sorom n'ije buruburu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 IGBOBỌLU NDI-OZI 26:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ehihie, eze Agripa, mgbe mụ na ndị otu m na-aga nʼụzọ, gị onye a na-asọpụrụ, ka m hụrụ ìhè nke na-acha karịa anyanwụ ka o si nʼeluigwe chaa m na ndị mụ na ha so gburugburu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 BIU