ỌLU NDI-OZI 26:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 26:1 IGBOB (Bible Nso)
Agripa we si Pọl, Ekwere ka i kwuere onwe-gi okwu. Mb͕e ahu Pọl setiri aka-ya, we gọpu onwe-ya, si
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 IGBOBỌLU NDI-OZI 26:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Agripa gwara Pọl, “Ị nwere ike i kwuru ọnụ gị.” Mgbe ahụ, Pọl gbasara aka ya abụọ bido ikwu okwu ịgọrọ onwe ya
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 26 BIU