Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 25:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 25:9 IGBOB (Bible Nso)

Ma Festọs, ebe ọ nāchọ inwe iru-ọma n'ebe ndi-Ju nọ, ọ zara Pọl, si, Ì n'achọ irigoro Jerusalem, ka akpe gi ikpé banyere ihe ndia n'irum n'ebe ahu?

ỌLU NDI-OZI 25:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ebe Festọs na-achọ inwe ihuọma nʼebe ndị Juu nọ, ọ sịrị Pọl, “Ị chọrọ ịga Jerusalem ka m kpee gị ikpe nʼebe ahụ?”