ỌLU NDI-OZI 25:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 25:4 IGBOB (Bible Nso)
Otú ọ di, Festọs zara, si na anēdebe Pọl na Sisaria, si kwa na ya onwe-ya gaje ilaghachi ọsọsọ.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 25 IGBOBỌLU NDI-OZI 25:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Festọs zara, “Pọl nọ dịka onye mkpọrọ na Sizaria. Ebe ahụ ka mụ onwe m ga-alaghachi na mgbe na-adịghị anya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 25 BIU