Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 25:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 25:26 IGBOB (Bible Nso)

Ma enweghm okwu di itukwasi obi bayere ya idegara onye-nwem. N'ihi ya ekuputaram ya n'iru unu, ma nke ka n'iru gi onwe-gi, Eze Agripa, ka, mb͕e ekpesiri ya ikpé, ka m'we nwe ihe m'gēde n'akwukwo.

ỌLU NDI-OZI 25:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma enweghị m ihe ọbụla doro anya m ga-edegara Siza banyere ya. Ya mere m jiri kpọpụta ya nʼihu unu niile, ma karịsịa nʼihu gị onwe gị eze Agripa, ka ọ ga-abụ anyị tulesịa ihe banyere ya, ka m nwee ihe m ga-ede.