Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 25:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 25:23 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere echi-ya, mb͕e Agripa biara, ya na Banaisi, n'oké ebube, bata kwa n'ulo ọnunu-okwu, ha na ndi-isi-ọchi-agha, na ndikom amara aha-ha n'obodo ahu, mb͕e Festọs kwuru ewe kuta Pọl.

ỌLU NDI-OZI 25:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, nʼechi ya, Agripa na Benaisi rutere nʼụlọ ọha na-anọ anụ ikpe nʼoke nganga. Ọtụtụ ndịisi agha na ndị a maara aha ha nʼobodo a sooro ha. Festọs nyere iwu ka a kpọbata Pọl.