ỌLU NDI-OZI 25:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 25:22 IGBOB (Bible Nso)
Agripa we si Festọs, Ọ gādim nma ka mu onwem nuru kwa nwoke ahu. Ọ si, Echi ka i gānu ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 25 IGBOBỌLU NDI-OZI 25:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Agripa gwara Festọs, “Achọrọ m ịnụ okwu site nʼọnụ nwoke a nʼonwe ya.” Ọ sịrị, “Ị ga-anụ ya echi.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 25 BIU