ỌLU NDI-OZI 25:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 25:14 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ha nānọgide n'ebe ahu ọtutu ubọchi, Festọs we debe okwu bayere Pọl n'iru eze ahu, si, Otù nwoke di onye Filiks rapuworo n'ulo-nkpọrọ
ỌLU NDI-OZI 25:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha nọrọ ọtụtụ ụbọchị nʼebe ahụ, Festọs kọwara eze a ọnọdụ Pọl sị, “Ọ dị nwoke Feliks hapụrụ nʼụlọ mkpọrọ nʼebe a.