Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 25:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 25:13 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ubọchi ufọdu gasiri, Agripa, bú eze, na Banaisi ruru Sisaria, kele kwa Festọs.

ỌLU NDI-OZI 25:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ụbọchị ole na ole gasịrị, eze Agripa na Benaisi bịara Sizaria ịnabata Festọs.