ỌLU NDI-OZI 25:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 25:1 IGBOB (Bible Nso)
Ya mere Festọs, mb͕e ala ahu batasiri n'aka-ya, mb͕e ubọchi atọ gasiri o si na Sisaria rigoro Jerusalem.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 25 IGBOBỌLU NDI-OZI 25:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụbọchị atọ gasịrị site nʼoge Festọs bịara na mpaghara ọchịchị ya, o sitere Sizaria garuo Jerusalem.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 25 BIU