ỌLU NDI-OZI 24:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 24:24 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e ubọchi ufọdu gasiri Filiks biaruru, ya na Drusila, nwunye nke aka ya, onye bu nwanyi Ju, o we kpọta Pọl, we nu okwu-ya bayere okwukwe nime Kraist Jisus.
ỌLU NDI-OZI 24:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụbọchị ole na ole gasịrị, Feliks na nwunye ya Drusila, bụ onye Juu bịara, ọ kpọrọ Pọl ka ọ gwa ha okwu banyere inwe okwukwe nʼime Jisọs Kraịst.