Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 24:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 24:12 IGBOB (Bible Nso)

ha ahughm kwa ka m'nāgwa madu ọ bula okwu ma-ọbu ikpaliri ìgwè madu nime ulo uku Chineke, ma-ọbu nime ulo-nzukọ, ma-ọbu nime obodo.

ỌLU NDI-OZI 24:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha ahụghị m ka mụ na onye ọbụla na-arụrịta ụka nʼụlọnsọ, maọbụ na o nwere ebe m kpatara ọgbaaghara nʼime ụlọ nzukọ, maọbụ ebe ọbụla nʼime obodo.